Sunday 24 March 2013

Chimamanda Pays Tribute to Achebe


Author Chimamanda Adichie, has written an elegy to the recently deceased Chinua Achebe. Written in their native dialect of Igbo, the ‘Half Of A Yellow Sun’ author mourns the great Achebe and praises his life.

The elegy reads after the cut;


Ife mee (Something has happened.)
Nnukwu ife mee (something big/grave has happened.)
Chinua Achebe anabago(Chinua Achebe is gone.)
Onye edemede nke di egwu, onyennukwu uche, onye obioma (A
great writer, a man of great wisdom, a man with a good heart.)

Keduzi onye anyi ga-eji eme onu? (Who shall we brag about?)
Keduzi onye anyi ga-eji jee mba? (Who are we going to tell the world
about/take to other lands?)
 Keduzi onye ga-akwado anyi? (Who will guide us?)
Ebenebe egbu o! (A storm has passed/a catastrophe has happened.)
Anya mmili julu m anya (Tears fill my eyes.) Chinua
Achebe, naba no ndokwa (Chinua Achebe rest in peace)
 O ga-adili gi mma(it shall be well with you.)
Naba na ndokwa (rest in peace)

No comments:

Post a Comment